1 Ndị Kọrịnt 6:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+ 19 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ,+ nakwa na mmụọ nsọ Chineke nyere unu bi na ya?+ Ọ bụghịzi unu nwe onwe unu,+
18 Gbaaranụ ịkwa iko* ọsọ.+ Mmadụ mee mmehie ọ bụla ọzọ, onye ahụ emehieghị ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie ahụ́ ya.+ 19 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ ụlọ nsọ,+ nakwa na mmụọ nsọ Chineke nyere unu bi na ya?+ Ọ bụghịzi unu nwe onwe unu,+