1 Pita 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, achọghị m ka onye ọ bụla n’ime unu taa ahụhụ maka na o gburu mmadụ ma ọ bụ na o zuru ohi ma ọ bụ na ọ bụ onye ọjọọ, ma ọ bụkwanụ na ọ na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+
15 Ma, achọghị m ka onye ọ bụla n’ime unu taa ahụhụ maka na o gburu mmadụ ma ọ bụ na o zuru ohi ma ọ bụ na ọ bụ onye ọjọọ, ma ọ bụkwanụ na ọ na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+