Ndị Efesọs 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Na-ekelenụ Chineke bụ́ Nna anyị mgbe niile+ maka ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ Ndị Kọlọsi 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ihe ọ bụla unu na-eme, ma n’okwu ọnụ ma n’omume, na-emenụ ya n’aha Onyenwe anyị Jizọs. Sikwanụ n’aha ya na-ekele Chineke bụ́ Nna.+
17 Ihe ọ bụla unu na-eme, ma n’okwu ọnụ ma n’omume, na-emenụ ya n’aha Onyenwe anyị Jizọs. Sikwanụ n’aha ya na-ekele Chineke bụ́ Nna.+