2 Ndị Kọrịnt 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na Ọkpara Chineke, bụ́ Jizọs Kraịst, onye mụ na Silvenọs* na Timoti+ ziri unu ozi ọma gbasara ya, anaghị asị “ee,” ya nọtụ, ya asị, “mba.” Kama, “ee” ọ bụla o kwuru na-abụgide “ee.”
19 N’ihi na Ọkpara Chineke, bụ́ Jizọs Kraịst, onye mụ na Silvenọs* na Timoti+ ziri unu ozi ọma gbasara ya, anaghị asị “ee,” ya nọtụ, ya asị, “mba.” Kama, “ee” ọ bụla o kwuru na-abụgide “ee.”