-
2 Ndị Kọrịnt 3:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Anyị erughị eru n’onwe anyị ịrụ ọrụ Chineke, kama, Chineke mere ka anyị ruo eruo ịrụ ọrụ ya.+ 6 N’eziokwu, ọ bụ ya mere ka anyị nwee ike ịbụ ndị ozi ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị ndị ozi nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ. N’ihi na iwu e dere ede na-ama ndị mmadụ ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka ndị mmadụ dị ndụ.+
-