Abụ Ọma 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova bụ Eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+ E bibiela mba dị iche iche, e wepụkwala ha n’ụwa.+ Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+ Daniel 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M na-eti iwu ka ndị mmadụ na-atụ egwu Chineke Daniel n’ebe niile n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ Chineke dị ndụ, ọ na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi. A gaghị ebibi alaeze ya ebibi, ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+
2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+
26 M na-eti iwu ka ndị mmadụ na-atụ egwu Chineke Daniel n’ebe niile n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ Chineke dị ndụ, ọ na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi. A gaghị ebibi alaeze ya ebibi, ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+