Ndị Rom 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ma were otuto ha kwesịrị inye Chineke onye na-anaghị anwụ anwụ na-enye arụsị ndị yiri mmadụ na-anwụ anwụ, ndị yikwara nnụnụ, na anụ ndị nwere ụkwụ anọ, nakwa ihe ndị na-arị arị.*+
23 ma were otuto ha kwesịrị inye Chineke onye na-anaghị anwụ anwụ na-enye arụsị ndị yiri mmadụ na-anwụ anwụ, ndị yikwara nnụnụ, na anụ ndị nwere ụkwụ anọ, nakwa ihe ndị na-arị arị.*+