2 Timoti 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Kwusaa okwu Chineke.+ Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya ma n’oge dị mma ma n’oge nsogbu. Dọọ onye mejọrọ ihe aka ná ntị.+ Baara ya mba, gbaakwa ya ume. Na-enwe ndidi ka ị na-eme ihe ndị a, na-emekwa ha ka onye bụ́ aka ochie n’ịkụzi ihe.+
2 Kwusaa okwu Chineke.+ Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya ma n’oge dị mma ma n’oge nsogbu. Dọọ onye mejọrọ ihe aka ná ntị.+ Baara ya mba, gbaakwa ya ume. Na-enwe ndidi ka ị na-eme ihe ndị a, na-emekwa ha ka onye bụ́ aka ochie n’ịkụzi ihe.+