1 Timoti 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Egekwala akụkọ ụgha na-enweghị isi,+ ụdị ahụ ụfọdụ ndị agadi nwaanyị na-akọ. Kama, na-azụ onwe gị ka ị bụrụ onye na-efe Chineke. 1 Timoti 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Timoti, ahapụkwala ihe i si n’aka Chineke nweta.+ Egekwala okwu na-enweghị isi ndị e ji ekwulu Chineke nakwa ihe ndị chere na ha ma ihe na-echepụta, ma ihe ha ma abụghị* eziokwu.+
7 Egekwala akụkọ ụgha na-enweghị isi,+ ụdị ahụ ụfọdụ ndị agadi nwaanyị na-akọ. Kama, na-azụ onwe gị ka ị bụrụ onye na-efe Chineke.
20 Timoti, ahapụkwala ihe i si n’aka Chineke nweta.+ Egekwala okwu na-enweghị isi ndị e ji ekwulu Chineke nakwa ihe ndị chere na ha ma ihe na-echepụta, ma ihe ha ma abụghị* eziokwu.+