1 Timoti 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Haịmeniọs+ na Alegzanda so ná ndị a. Enyefeekwala m ha n’aka Setan+ ka ha jiri maka aka ná ntị a dọrọ ha kwụsị ịna-ekwulu Chineke.
20 Haịmeniọs+ na Alegzanda so ná ndị a. Enyefeekwala m ha n’aka Setan+ ka ha jiri maka aka ná ntị a dọrọ ha kwụsị ịna-ekwulu Chineke.