1 Ndị Kọrịnt 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ọ bụrụ na anyị na-ekwusa na a kpọlitere Kraịst n’ọnwụ,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ?
12 Ma ọ bụrụ na anyị na-ekwusa na a kpọlitere Kraịst n’ọnwụ,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ?