Ọnụ Ọgụgụ 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O wee gwa Kora na ndị niile na-akwado ya, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ onye nke ya+ na onye dị nsọ na onye ga na-abịa ya nso.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.
5 O wee gwa Kora na ndị niile na-akwado ya, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ onye nke ya+ na onye dị nsọ na onye ga na-abịa ya nso.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.