Luk 24:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 M ga-ezitere unu ihe Nna m kwere ná nkwa. Ma, nọrọnụ n’obodo a ruo mgbe unu ga-enweta ike si n’elu.”+ Ọrụ Ndịozi 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma unu ga-anata ike mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu.+ Unu ga-abụkwa ndị àmà m+ ma na Jeruselem+ ma na Judia na Sameria niile,+ ruokwa n’ebe kacha anya n’ụwa.”*+
49 M ga-ezitere unu ihe Nna m kwere ná nkwa. Ma, nọrọnụ n’obodo a ruo mgbe unu ga-enweta ike si n’elu.”+
8 Ma unu ga-anata ike mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu.+ Unu ga-abụkwa ndị àmà m+ ma na Jeruselem+ ma na Judia na Sameria niile,+ ruokwa n’ebe kacha anya n’ụwa.”*+