22 Ọtụtụ mmadụ ga-asị m n’ụbọchị ahụ: ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,+ ọ̀ bụ na anyị ebughị amụma n’aha gị, chụpụ ndị mmụọ ọjọọ n’aha gị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ ebube n’aha gị?’+ 23 Ma, m ga-agwa ha mgbe ahụ, sị: ‘Amaghị m ndị unu bụ. Sinụ n’ebe m nọ pụọ. Unu bụ ndị na-emebi iwu.’+