Ọrụ Ndịozi 13:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ma, ndị Juu mere ka ụmụ nwaanyị a ma ama, ndị bu okpukpe n’isi, na ụmụ nwoke nwere agba n’obodo, megidewe+ Pọl na Banabas. Ha wee mesie ha ike ma chụpụ ha n’obodo ha.
50 Ma, ndị Juu mere ka ụmụ nwaanyị a ma ama, ndị bu okpukpe n’isi, na ụmụ nwoke nwere agba n’obodo, megidewe+ Pọl na Banabas. Ha wee mesie ha ike ma chụpụ ha n’obodo ha.