-
Ọrụ Ndịozi 14:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 N’Aịkoniọm, Pọl na Banabas banyere n’ụlọ nzukọ ndị Juu ma kwuo okwu otú mere ka ọtụtụ ndị, ma ndị Juu ma ndị Grik, ghọọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.
-