Ọrụ Ndịozi 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, e nwere ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa mee ka ìgwè mmadụ ahụ megidewe Pọl,+ tụọ ya nkume, kpụrụkwa ya gaa kpụsa n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+
19 Ma, e nwere ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa mee ka ìgwè mmadụ ahụ megidewe Pọl,+ tụọ ya nkume, kpụrụkwa ya gaa kpụsa n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+