2 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jidesie ụdị eziokwu m kụziiri gị aka ike.+ Na-egosi na i nwere okwukwe, nakwa na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya n’ihi na ị bụ onye na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.
13 Jidesie ụdị eziokwu m kụziiri gị aka ike.+ Na-egosi na i nwere okwukwe, nakwa na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya n’ihi na ị bụ onye na-eso ụzọ Kraịst Jizọs.