-
Ọnụ Ọgụgụ 28:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile,+ nke m kwuru n’Ugwu Saịnaị ka a na-achụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma,* àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, 7 ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin maka otu nwa ebule.+ Wụpụrụ Jehova mmanya na-aba n’anya n’ebe nsọ ka ọ bụrụ àjà mmanya.
-