Ndị Galeshia 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kraịst nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’oge* ọjọọ e nwere ugbu a+ otú Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, chọrọ.+
4 Kraịst nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’oge* ọjọọ e nwere ugbu a+ otú Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, chọrọ.+