13 Ọ bụ ya ga-arụ ụlọ nsọ Jehova, ọ bụkwa ya ga-enweta ebube. Ọ ga-anọ n’ocheeze ya na-achị, ọ ga-abụkwa onye nchụàjà n’ocheeze ya.+ Ọrụ abụọ ahụ* ga na-agakọ ọnụ.
6 Ma Kraịst rubere isi ka ọkpara+ na-elekọta ụlọ Chineke. Anyị bụ ụlọ Onye ahụ+ ma ọ bụrụ na anyị ejiri obi ike na-ekwu okwu ma na-enwe olileanya ahụ anyị ji anya isi ruo n’ọgwụgwụ.