Aịzaya 26:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, i weliri aka gị elu, ma ha anaghị ahụ ya.+ Ihere ga-eme ha ma ha hụ otú i si echebe ndị gị maka na ị hụrụ ha n’anya. Ọkụ gị ga-erepịa ndị iro gị.
11 Jehova, i weliri aka gị elu, ma ha anaghị ahụ ya.+ Ihere ga-eme ha ma ha hụ otú i si echebe ndị gị maka na ị hụrụ ha n’anya. Ọkụ gị ga-erepịa ndị iro gị.