Habakọk 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọhụụ a ga-emezu n’oge a kara aka. Oge ọ ga-emezu jikwa ọsọ na-eru. Ọ gaghịkwa agha ụgha. Ọ bụrụgodị na o gbuo oge,* na-atụ anya ya.*+ N’ihi na ọ ga-emezurịrị. Ọ gaghị anọ ọdụ. 2 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova* anaghị egbu oge imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị chere. Kama, ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na o nweghị onye ọ chọrọ ka e bibie, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+
3 N’ihi na ọhụụ a ga-emezu n’oge a kara aka. Oge ọ ga-emezu jikwa ọsọ na-eru. Ọ gaghịkwa agha ụgha. Ọ bụrụgodị na o gbuo oge,* na-atụ anya ya.*+ N’ihi na ọ ga-emezurịrị. Ọ gaghị anọ ọdụ.
9 Jehova* anaghị egbu oge imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị chere. Kama, ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na o nweghị onye ọ chọrọ ka e bibie, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+