Jenesis 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee sị Ebram: “Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị na ezinụlọ nna gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.+ Jenesis 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ebram wee gawa otú Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram dị afọ iri asaa na ise mgbe ọ hapụrụ Heran.+
12 Jehova wee sị Ebram: “Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị na ezinụlọ nna gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.+
4 Ebram wee gawa otú Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram dị afọ iri asaa na ise mgbe ọ hapụrụ Heran.+