Ndị Hibru 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, ha na-achọ ka ha nweta ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe. N’ihi ya, ihere anaghị eme Chineke na ha na-arịọ ya ka o nyere ha aka ebe ọ bụ Chineke ha*+ n’ihi na ọ kwadeberela ha otu obodo.+
16 Ma, ha na-achọ ka ha nweta ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe. N’ihi ya, ihere anaghị eme Chineke na ha na-arịọ ya ka o nyere ha aka ebe ọ bụ Chineke ha*+ n’ihi na ọ kwadeberela ha otu obodo.+