Jenesis 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebreham wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, malite ịchị ọchị ma sị n’obi ya:+ “Nwoke gbara otu narị (100) afọ ọ̀ ka ga-amụ nwa? Sera, nwaanyị gbara afọ iri itoolu, ọ̀ ka ga-amụ nwa?”+ Jenesis 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Sera wee dị ime,+ mụọrọ Ebreham nwa nwoke mgbe Ebreham merela agadi. Ọ mụrụ nwa ahụ kpọmkwem n’oge Chineke kwere ya nkwa na Sera ga-amụ nwa.+
17 Ebreham wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, malite ịchị ọchị ma sị n’obi ya:+ “Nwoke gbara otu narị (100) afọ ọ̀ ka ga-amụ nwa? Sera, nwaanyị gbara afọ iri itoolu, ọ̀ ka ga-amụ nwa?”+
2 Sera wee dị ime,+ mụọrọ Ebreham nwa nwoke mgbe Ebreham merela agadi. Ọ mụrụ nwa ahụ kpọmkwem n’oge Chineke kwere ya nkwa na Sera ga-amụ nwa.+