Ndị Rom 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ daghị mbà n’okwukwe n’agbanyeghị na o chere banyere ahụ́ ya nke e nwere ike ikwu na ọ nwụọla (ebe ọ dị ihe dị ka otu narị afọ),+ o chekwara banyere Sera onye na-enweghịzi ike ịdị ime.*+
19 Ọ daghị mbà n’okwukwe n’agbanyeghị na o chere banyere ahụ́ ya nke e nwere ike ikwu na ọ nwụọla (ebe ọ dị ihe dị ka otu narị afọ),+ o chekwara banyere Sera onye na-enweghịzi ike ịdị ime.*+