Jenesis 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+ 1 Ndị Eze 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị Juda na ndị Izrel dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ha nọkwa na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.+
17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+
20 Ndị Juda na ndị Izrel dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ha nọkwa na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.+