Jeremaya 37:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị isi ahụ wesokwara Jeremaya iwe,+ tie ya ihe, ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ụlọ Jehonatan bụ́ odeakwụkwọ, ebe e jizi mere ụlọ mkpọrọ.
15 Ndị isi ahụ wesokwara Jeremaya iwe,+ tie ya ihe, ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ụlọ Jehonatan bụ́ odeakwụkwọ, ebe e jizi mere ụlọ mkpọrọ.