1 Pita 1:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ. 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ. 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+