Ọpụpụ 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ụtụtụ ụbọchị nke atọ, égbè eluigwe gbawara, àmụ̀mà ana-egbukwa, ígwé ojii+ kpuchikwara ugwu ahụ, a nụwakwara ụda opi na-adasi ike. Ndị Izrel niile nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu wee malite ịma jijiji.+
16 N’ụtụtụ ụbọchị nke atọ, égbè eluigwe gbawara, àmụ̀mà ana-egbukwa, ígwé ojii+ kpuchikwara ugwu ahụ, a nụwakwara ụda opi na-adasi ike. Ndị Izrel niile nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu wee malite ịma jijiji.+