Abụ Ọma 118:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nọnyeere m. Agaghị m atụ egwu.+ Gịnị ka mmadụ ga-emeli m?+ Daniel 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze, ọ bụrụ na a ga-atụba anyị n’ime ọkụ ahụ, Chineke anyị na-efe ofufe ga-anapụtali anyị ná nnukwu ọkụ ahụ nakwa n’aka gị.+ Luk 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ana m asịkwa unu, ndị enyi m,+ unu atụla egwu ndị na-egbu ahụ́, ha gbuchaa ya, ha enweghị ike ime ihe ọ bụla ọzọ.+
17 Eze, ọ bụrụ na a ga-atụba anyị n’ime ọkụ ahụ, Chineke anyị na-efe ofufe ga-anapụtali anyị ná nnukwu ọkụ ahụ nakwa n’aka gị.+
4 Ana m asịkwa unu, ndị enyi m,+ unu atụla egwu ndị na-egbu ahụ́, ha gbuchaa ya, ha enweghị ike ime ihe ọ bụla ọzọ.+