Ndị Rom 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na Kraịst emeghịdị ihe masịrị ya,+ kama e dere banyere ya, sị: “Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.”+ 2 Ndị Kọrịnt 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụ ya mere obi ji adị m ụtọ ma ọ bụrụ n’ihi Kraịst ka m ji ghara ịdị ike, ka e ji akparị m, ka m ji nọrọ ná mkpa, ka e ji na-akpagbu m, ka ihe jikwa siere m ike. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-adị ike.+ 1 Pita 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụrụ na a na-akọcha* unu n’ihi aha Kraịst, unu ga na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ dị ebube, ya bụ, mmụọ Chineke, dị n’ime unu.
3 N’ihi na Kraịst emeghịdị ihe masịrị ya,+ kama e dere banyere ya, sị: “Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.”+
10 Ọ bụ ya mere obi ji adị m ụtọ ma ọ bụrụ n’ihi Kraịst ka m ji ghara ịdị ike, ka e ji akparị m, ka m ji nọrọ ná mkpa, ka e ji na-akpagbu m, ka ihe jikwa siere m ike. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-adị ike.+
14 Ọ bụrụ na a na-akọcha* unu n’ihi aha Kraịst, unu ga na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ dị ebube, ya bụ, mmụọ Chineke, dị n’ime unu.