Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo. Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị. Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+ Ilu 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ejila echi anya isi,N’ihi na ị maghị ihe echi ga-abụ.+ Ekliziastis 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ònye ma ihe kacha mma mmadụ ga-eme n’ime ụbọchị ole na ole ọ ga-adị ndụ ya na-enweghị isi, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo?+ N’ihi na e nweghị onye nwere ike ịgwa mmadụ ihe ga-eme n’ụwa* mgbe ọ na-anọghịzi.
6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo. Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị. Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+
12 Ònye ma ihe kacha mma mmadụ ga-eme n’ime ụbọchị ole na ole ọ ga-adị ndụ ya na-enweghị isi, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo?+ N’ihi na e nweghị onye nwere ike ịgwa mmadụ ihe ga-eme n’ụwa* mgbe ọ na-anọghịzi.