1 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Biko, nyere ohu gị aka ka o jiri obi ya niile na-erubere gị isi, ka o nwee ike ịna-ekpe ndị gị ikpe,+ na-amata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ,+ n’ihi na ònye ga-ekpeli ndị gị a dị ọtụtụ* ikpe ma ọ bụrụ na i nyereghị ya aka?” Mak 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere m ji asị unu na ihe niile unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu enwetala ha, unu ga-enwetakwa ha.+ 1 Jọn 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Anyị na-enweta ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya+ maka na anyị na-eme ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.
9 Biko, nyere ohu gị aka ka o jiri obi ya niile na-erubere gị isi, ka o nwee ike ịna-ekpe ndị gị ikpe,+ na-amata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ,+ n’ihi na ònye ga-ekpeli ndị gị a dị ọtụtụ* ikpe ma ọ bụrụ na i nyereghị ya aka?”
24 Ọ bụ ya mere m ji asị unu na ihe niile unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu enwetala ha, unu ga-enwetakwa ha.+
22 Anyị na-enweta ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya+ maka na anyị na-eme ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.