Levitikọs 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova. Matiu 22:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Nke abụọ, dị ka ya, bụ: ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ Ndị Rom 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye hụrụ ndị ọzọ n’anya anaghị eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ;+ n’ihi ya, onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-emezu ihe iwu kwuru.+
18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova.
10 Onye hụrụ ndị ọzọ n’anya anaghị eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ;+ n’ihi ya, onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-emezu ihe iwu kwuru.+