Ilu 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na-ebeGa-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+ Matiu 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ndị na-eme ebere na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na a ga-emere ha ebere. Matiu 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ọ bụrụ na unu anaghị agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu agaghịkwa na-agbaghara unu mmehie unu.+ Luk 6:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Na-emenụ ebere otú Nna unu na-eme ebere.+
13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na-ebeGa-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+
15 Ma ọ bụrụ na unu anaghị agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu agaghịkwa na-agbaghara unu mmehie unu.+