48 Ma onye na-amaghị ihe nna ya ukwu chọrọ, wee mee ihe kwesịrị ka a pịa ya ụtarị, a ga-apịa ya ọnụ ụtarị ole na ole. N’eziokwu, onye ọ bụla e nyere ihe ukwu, a ga-achọ ihe ukwu n’aka ya. Onye e nyere ihe ukwu ka ọ na-elekọta, a ga-achọkwa ihe ukwu n’aka ya.+