Ndị Galeshia 5:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma mkpụrụ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ndidi,* obiọma, ịdị mma,+ okwukwe, 23 ịdị nwayọọ, mmadụ ijide onwe ya.+ E nweghị iwu na-emegide ụdị ihe ndị a.
22 Ma mkpụrụ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ndidi,* obiọma, ịdị mma,+ okwukwe, 23 ịdị nwayọọ, mmadụ ijide onwe ya.+ E nweghị iwu na-emegide ụdị ihe ndị a.