Ilu 3:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ na-akwa ndị na-akwa emo emo,+Ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+ 1 Pita 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ okorobịa, na-edokwanụ onwe unu n’okpuru ndị okenye.+ Ma unu niile, dịrịnụ umeala n’obi* n’otú unu si emeso ibe unu ihe, n’ihi na ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke, ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+
5 Ụmụ okorobịa, na-edokwanụ onwe unu n’okpuru ndị okenye.+ Ma unu niile, dịrịnụ umeala n’obi* n’otú unu si emeso ibe unu ihe, n’ihi na ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke, ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+