Ọrụ Ndịozi 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge ahụ, e nwere ndị Juu nọ na Jeruselem, ndị na-atụ egwu Chineke. Ha si ná mba dị iche iche bịa.+ Ọrụ Ndịozi 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị anyị na ha nọ ebe a bụ ndị Patia, Midia,+ Ịlam,+ Mesopotemia, Judia, Kapadoshia, Pọntọs na ndị si mpaghara Eshia,+
5 N’oge ahụ, e nwere ndị Juu nọ na Jeruselem, ndị na-atụ egwu Chineke. Ha si ná mba dị iche iche bịa.+
9 Ndị anyị na ha nọ ebe a bụ ndị Patia, Midia,+ Ịlam,+ Mesopotemia, Judia, Kapadoshia, Pọntọs na ndị si mpaghara Eshia,+