2 Ndị Kọrịnt 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Nsogbu ndị na-abịara anyị anaghị adịte aka, idi ha na-adịkwa mfe, ma, ngọzi anyị na-esi na ha enweta na-ehikwu nne, na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ 2 Timoti 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+
17 Nsogbu ndị na-abịara anyị anaghị adịte aka, idi ha na-adịkwa mfe, ma, ngọzi anyị na-esi na ha enweta na-ehikwu nne, na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+
12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+