Ndị Rom 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ununwa, werekwanụ onwe unu ka ndị nwụrụ anwụ n’ihe gbasara mmehie ma bụrụ ndị si n’aka Kraịst Jizọs na-adịrị Chineke ndụ.+ Ndị Kọlọsi 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị. 1 Jọn 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu anaghị anọgide na-eme mmehie.+ Onye ọ bụla nke nọgidere na-eme mmehie ahụbeghị ya, ọ matabeghịkwa ya.
11 Ununwa, werekwanụ onwe unu ka ndị nwụrụ anwụ n’ihe gbasara mmehie ma bụrụ ndị si n’aka Kraịst Jizọs na-adịrị Chineke ndụ.+
5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.
6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu anaghị anọgide na-eme mmehie.+ Onye ọ bụla nke nọgidere na-eme mmehie ahụbeghị ya, ọ matabeghịkwa ya.