1 Pita 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Na-agbanụ mbọ ka unu nwee ezigbo akọnuche,+ ka ọ ga-abụ, ndị mmadụ kwuwe okwu ọjọọ gbasara unu, ihere emee ha+ maka àgwà ọma unu na-akpa n’ihi na unu na-eso ụzọ Kraịst.+
16 Na-agbanụ mbọ ka unu nwee ezigbo akọnuche,+ ka ọ ga-abụ, ndị mmadụ kwuwe okwu ọjọọ gbasara unu, ihere emee ha+ maka àgwà ọma unu na-akpa n’ihi na unu na-eso ụzọ Kraịst.+