Matiu 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, ọtụtụ ndị amụma na ndị ezi omume chọrọ ịhụ ihe ndị unu na-ahụ, ma ha ahụghị ha,+ ha chọkwara ịnụ ihe ndị unu na-anụ, ma ha anụghị ha.
17 N’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, ọtụtụ ndị amụma na ndị ezi omume chọrọ ịhụ ihe ndị unu na-ahụ, ma ha ahụghị ha,+ ha chọkwara ịnụ ihe ndị unu na-anụ, ma ha anụghị ha.