Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+ Ndị Efesọs 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chineke, onye na-enye anyị ike,+ ga-emeliri anyị ihe mmaji kwuru mmaji karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ ihe niile anyị na-eche n’echiche.+
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
20 Chineke, onye na-enye anyị ike,+ ga-emeliri anyị ihe mmaji kwuru mmaji karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ ihe niile anyị na-eche n’echiche.+