Matiu 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “N’ihi ya, ana m asị unu: Kwụsịnụ ichegbu onwe unu+ banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ ihe unu ga-aṅụ, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+ Ọ̀ bụ na ndụ* adịghị mkpa karịa ihe oriri? Ahụ́ ọ́ dịghịkwa mkpa karịa uwe?+
25 “N’ihi ya, ana m asị unu: Kwụsịnụ ichegbu onwe unu+ banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ ihe unu ga-aṅụ, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+ Ọ̀ bụ na ndụ* adịghị mkpa karịa ihe oriri? Ahụ́ ọ́ dịghịkwa mkpa karịa uwe?+