Ọrụ Ndịozi 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe o chechara ihe a, ọ gara n’ụlọ Meri nne Jọn. Aha Jọn a bụkwa Mak.+ Ọtụtụ ndị na-eso ụzọ Jizọs zukọtara ebe ahụ na-ekpe ekpere.
12 Mgbe o chechara ihe a, ọ gara n’ụlọ Meri nne Jọn. Aha Jọn a bụkwa Mak.+ Ọtụtụ ndị na-eso ụzọ Jizọs zukọtara ebe ahụ na-ekpe ekpere.