Ndị Rom 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ka onye* ọ bụla na-erubere ndị ọchịchị isi+ n’ihi na e nweghị ọchịchị ọ bụla ga-adị ma ọ bụrụ na Chineke ekweghị ka ọ dịrị.+ Ọ bụ Chineke dowere ọchịchị ndị dị adị ka ha nọrọ n’okpuru ya.+ Ndị Efesọs 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi. Taịtọs 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru ndị ọchịchị na ndị nọ n’isi ma na-erubere ha isi,+ ka ha dị njikere ịrụ ọrụ ọma ọ bụla,
13 Ka onye* ọ bụla na-erubere ndị ọchịchị isi+ n’ihi na e nweghị ọchịchị ọ bụla ga-adị ma ọ bụrụ na Chineke ekweghị ka ọ dịrị.+ Ọ bụ Chineke dowere ọchịchị ndị dị adị ka ha nọrọ n’okpuru ya.+
5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi.
3 Na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru ndị ọchịchị na ndị nọ n’isi ma na-erubere ha isi,+ ka ha dị njikere ịrụ ọrụ ọma ọ bụla,