7 N’ihe niile, na-arụ ọrụ dị mma otú ndị ọzọ ga na-esi n’aka gị amụta ihe. Na-akụzi ihe bụ́ eziokwu otú na-egosi na i ji ihe kpọrọ ihe,+ 8 na-ekwu okwu dị mma nke a na-enweghị ike ịkatọ akatọ,+ ka ihere wee mee ndị na-emegide anyị, ebe ọ bụ na e nweghị ihe ọjọọ ha ga-ekwu banyere anyị.+